Oge/afọ mmalite | 2005 |
---|---|
onyeisi oche | Mohamed Hag Ali Hassan, Ahmed Mohamed El Hassan |
mba/obodo | Sudan |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Khartoum |
Onye òtù nke | Network of African Science Academies, InterAcademy Partnership |
webụsaịtị | http://www.snas.org.sd/ |
Ụlọ akwụkwọ Sudanese National Academy of Sciences (SNAS) bụ ụlọ ọrụ na-abụghị gọọmenti hiwere nke isi ụlọ ọrụ ha dị na Khartoum, Sudan, bu n'obi ịkwalite òtútó alaka sayensị na ime nnyocha na mba Sudan site n'inwe njikọaka na ngalaba agụmakwụkwọ, sayensị, teknụzụ na nnyocha.